The Lord’s Prayer In Igbo

9 months ago
23

Scripture can be expressed in all languages. No matter what languages you speak, God provided them to help us communicate to each other as well as, communicate His Word and will. The Lord’s Prayer is a powerful provision by Jesus to help us pray more effectively and get results.

The Lord’s Prayer In Igbo:

nna anyi nke bi n'elu-igwe
Ka edo aha gi nsọ,
Ka ala-eze Gi bia,
Ka eme ihe nacho
Dika esi eme ya n’elu-igwe
Ka eme kwa otu’ ahi n’uwa
Nye ayi nri ta
Nke gezuru ayi n’ubochi ta
gbagharakwa anyị ụgwọ niile anyị ji
Dika ayi onwe-ayi gbagharawo-kwa-ra ndị ji anyị ụgwọ.
Ewebala ayi nime onwunwa,
Kama doputa ayi naka ajo onye ahu.
N'ihi na ala-eze, ike, na ebube, ruo mb͕e nile ebighi-ebi.

Loading comments...